2. Ndi Kọrint 13:7 IGBOB

7 Ma ayi nēkpere Chineke ka unu ghara ime ihe ọjọ ọ bula; ọ bughi ka ayi onwe-ayi we puta ìhè, na ayi bu ndi anwaputara, kama ka unu onwe-unu we nēme ihe ọma, ka ayi onwe-ayi we di kwa ka ndi ajuru aju.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 13

Echiche 2. Ndi Kọrint 13:7 na onodu