9 N'ihi na ayi nāṅuri ọṅu, mb͕e ọ bula ayi onwe-ayi nādighi ike, ma unu onwe-unu di ike: nka ka ayi nēkpe-kwa-ra Chineke, bú ka eme ka unu zu okè.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 13
Echiche 2. Ndi Kọrint 13:9 na onodu