2. Ndi Kọrint 2:17 IGBOB

17 N'ihi na ayi adighi ka ọra madu, ndi were ihe nādighi nma nētigwa n'okwu Chineke: kama dika ndi sitere n'idi-ọcha, kama dika ndi sitere na Chineke, ọ bu n'iru Chineke, nime Kraist ka ayi nēkwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 2

Echiche 2. Ndi Kọrint 2:17 na onodu