2. Ndi Kọrint 3:18 IGBOB

18 Ma ayi onwe-ayi nile ebe ayi were iru nke ekpupuworo ihe-nkpudo nēgosi ebube nke Onye-nwe-ayi dika enyo, anēnwogha ayi rue n'otù onyinyo ahu site n'ebube rue ebube, ọbuná dika anēnye ya site n'Onye-nwe-ayi, bú Mọ Nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 3

Echiche 2. Ndi Kọrint 3:18 na onodu