2. Ndi Kọrint 3:3 IGBOB

3 ebe emere ka unu puta ìhè na unu bu akwukwọ-ozi Kraist, nke ayi jere ozi ya, nke anējighi ink de, kama ọ bu Mọ nke Chineke di ndu ka eji de ya; ọ bughi n'elu mbadamba nkume, kama ọ bu n'elu mbadamba ihe di iche, bú obi nke anu-aru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 3

Echiche 2. Ndi Kọrint 3:3 na onodu