2. Ndi Kọrint 4:13 IGBOB

13 Ma ebe ayi nwere otù mọ nke okwukwe ahu, dika ihe edeworo n'akwukwọ nsọ si di, Ekwerem, n'ihi ya ka m'kwuru; ayi onwe-ayi kwere kwa, ọ bu kwa n'ihi ya ka ayi nēkwu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 4

Echiche 2. Ndi Kọrint 4:13 na onodu