15 N'ihi na ihe nile di n'ihi unu, ka amara, ebe o riri nne site n'aka ndi ka n'ọnu-ọgugu, ka o we me ka ikele-ekele babiga ókè rue ebube nke Chineke.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 4
Echiche 2. Ndi Kọrint 4:15 na onodu