2. Ndi Kọrint 4:2 IGBOB

2 kama ayi juru ihe-nzuzo nile nke nēweta ihere, ayi adighi-ejeghari n'aghughọ, ayi adighi-emeso kwa okwu Chineke n'uzọ itu-ntu; kama ayi ji ngosi nke ezi-okwu nēme ka akọ-na-uche nke madu nile n'otù n'otù mara ayi n'iru Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 4

Echiche 2. Ndi Kọrint 4:2 na onodu