2. Ndi Kọrint 4:4 IGBOB

4 ndi chi nke oge a mere ka anya nke uche nke ndi nēkweghi ekwe kpu ìsì n'etiti ha, ka inye-ìhè nke ozi ọma nke ebube Kraist, Onye bu onyinyo Chineke, we ghara iwakwasi ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 4

Echiche 2. Ndi Kọrint 4:4 na onodu