2. Ndi Kọrint 4:6 IGBOB

6 N'ihi na ọ bu Chineke, Onye siri, Ìhè gēsi nime ọchichiri nwuputa, bu Onye nwubàra nime obi-ayi, iweta inye-ìhè nke ọmuma nke ebube nke Chineke n'iru nke Jisus Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 4

Echiche 2. Ndi Kọrint 4:6 na onodu