20 Ya mere ayi bu ndi-ukọ̀ n'ọnọdu Kraist, dika agāsi na Chineke nāriọ aririọ site n'aka-ayi: ayi nọ n'ọnọdu Kraist nāriọ unu, menu ka unu na Chineke di n'otù.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 5
Echiche 2. Ndi Kọrint 5:20 na onodu