2. Ndi Kọrint 6:14 IGBOB

14 Unu na ndi nēkweghi ekwe ekekọtala onwe-unu, n'ihi na unu na ha di iche: n'ihi na òle nkekọ ezi omume na imebi-iwu nēkekọ? ma-ọbu òle nnwekọ ìhè na ọchichiri nēnwekọ?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 6

Echiche 2. Ndi Kọrint 6:14 na onodu