2. Ndi Kọrint 7:7 IGBOB

7 ọ bighi kwa nání ọbibia-ya, kama O were kwa nkasi-obi nke ejiri kasi ya obi n'aru unu we kasi ayi obi, mb͕e ọ nākọrọ ayi ọgugu m'gusiri unu ike, iru-újú-unu, ekworo unu kworom; ya mere m'ṅuriri ọṅu kari.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 7

Echiche 2. Ndi Kọrint 7:7 na onodu