2. Ndi Kọrint 8:11 IGBOB

11 Ma ub͕u a mezu-kwa-nu omume ahu; ka, dika obi di ọku ichọ achọ diri unu, ka ewe site n'ihe unu nwere mezu kwa ya otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 8

Echiche 2. Ndi Kọrint 8:11 na onodu