2. Ndi Kọrint 8:7 IGBOB

7 Ma dika unu babigara ókè n'ihe nile, bú okwukwe, na okwu, na ihe-ọmuma, na inu-ọku-n'obi nile, na ihu-n'anya unu huru ayi, lezienu anya ka unu babiga kwa ókè n'amara nka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 8

Echiche 2. Ndi Kọrint 8:7 na onodu