13 ebe ha ji nnwaputa nke ije-ozi a nēnye Chineke otuto n'ihi na edoro nkwuputa-unu n'okpuru ozi ọma Kraist, ya na n'ihi afọ-ofufo nke nnwekọ unu nēme ka ha na madu nile so unu nēnwekọ;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 9
Echiche 2. Ndi Kọrint 9:13 na onodu