2. Pita 1:16 IGBOB

16 N'ihi na ayi esoghi akukọ-irò nke eji amam-ihe kọ, mb͕e ayi mere ka unu mara ike na ọbibia nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, ma emere ayi ka ayi buru ndi huru idi-uku nke Onye ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 1

Echiche 2. Pita 1:16 na onodu