2. Pita 1:4 IGBOB

4 bú nke O siteworo nye n'aka-ayi nkwa nile ahu di oké ọnu-ahia di kwa uku ri nne; ka unu we site n'ihe ndia ghọ ndi nēnwekọ ihe O ji buru Chineke, ebe unu b͕anariworo nmebi nke di n'uwa site n'agu ihe ọjọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 1

Echiche 2. Pita 1:4 na onodu