2. Pita 2:19 IGBOB

19 ha nēkwe kwa ha nkwa na ha gēnwe onwe-ha, ọ bu ezie na ha onwe-ha bu orù nke nmehie; n'ihi na ihe meriworo madu, ihe a ka emewo-kwa-ra ka onye ahu buru orù-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 2

Echiche 2. Pita 2:19 na onodu