2. Pita 2:5 IGBOB

5 asi kwa na O mereghi uwa ochie ebere, kama ọ bu Noa, onye mere ha asatọ, bú onye nēkwusa ezi omume, ka O chere, mb͕e O mere ka iju-miri biakwasi uwa nke ndi nādighi-asọpuru Chineke;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 2

Echiche 2. Pita 2:5 na onodu