12 nēle anya ọbibia nke ubọchi ahu nke Chineke, nēme kwa ka ọ bia ngwa ngwa, nke elu-igwe gēre ọku we la n'iyì n'ihi ya, ihe nile di n'elu-igwe gāb͕a kwa ọku we b͕aze?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 3
Echiche 2. Pita 3:12 na onodu