2. Pita 3:14 IGBOB

14 N'ihi nka, ndi m'huru n'anya, ebe unu nēle anya ihe ndia, nānunu ọku n'obi ka ewe hu unu n'udo, ndi nēnweghi ntupọ, ndi anāpughi kwa ita uta n'iru Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 3

Echiche 2. Pita 3:14 na onodu