2. Pita 3:17 IGBOB

17 Ya mere, unu onwe-unu, ndi m'huru n'anya, ebe unu buru uzọ mara ihe ndia, nēchenu onwe-unu nche, ka aghara iwere njehie nke ndi nēmebi iwu bupu unu, unu we si na nguzosi-ike nke aka unu dapu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 3

Echiche 2. Pita 3:17 na onodu