8 Ma unu ekwela ka otù ihe a me unu nchefu, ndi m'huru n'anya, na otù ubọchi di ka nnù arọ abua na ọgu iri n'anya Onye-nwe-ayi, nnù arọ abua na ọgu iri di kwa ka otù ubọchi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Pita 3
Echiche 2. Pita 3:8 na onodu