2. Timọti 1:6 IGBOB

6 Ọ bu kwa n'ihi ihe a ka m'nēchetara gi ka i me ka onyinye-amara nke Chineke nwuru ọku, bú nke di nime gi site n'ibikwasi aka abua nkem n'isi-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Timọti 1

Echiche 2. Timọti 1:6 na onodu