2. Timọti 2:15 IGBOB

15 Nānu ọku n'obi iche onwe-gi n'iru madu dika onye Chineke nwaputaworo, onye-ọlu nke ihere nāpughi ime ya, onye nēkwuzi okwu nke ezi-okwu ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Timọti 2

Echiche 2. Timọti 2:15 na onodu