2. Timọti 2:2 IGBOB

2 Ihe nile i nukwara n'ọnum site n'etiti ọtutu ndi-àmà, nye ihe ndia n'aka madu ndi kwesiri ntukwasi-obi idebe, bú madu ndi ọ gēkwe kwa izí madu-ibe-ha ihe ndia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Timọti 2

Echiche 2. Timọti 2:2 na onodu