2. Timọti 2:22 IGBOB

22 Ma nāb͕anari agu ihe ọjọ nāgu nwa-okorọbia, nāb͕aso kwa ezi omume, okwukwe, ihu-n'anya, udo, gi na ndi nākpọku Onye-nwe-ayi site n'obi di ọcha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Timọti 2

Echiche 2. Timọti 2:22 na onodu