2. Timọti 3:2 IGBOB

2 N'ihi na madu gābu ndi nāhu nání onwe-ha n'anya, ndi nāhu ego n'anya, ndi nānya isi, ndi-npako, ndi-nkwulu, ndi nēkweyeghi ndi muru ha, ndi nēnweghi ekele, ndi nādighi ọcha n'obi,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Timọti 3

Echiche 2. Timọti 3:2 na onodu