2. Timọti 4:3 IGBOB

3 N'ihi na oge gādi mb͕e ha agaghi-anagide ozizí ahu nke nēnye ezi ndu; kama, ebe ha nwere nti nākọ ọkọ, ha gēkpokwasi ndi-ozizí nye onwe-ha dika agu ihe ọjọ nke aka ha si di;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Timọti 4

Echiche 2. Timọti 4:3 na onodu