Jemes 1:21 IGBOB

21 N'ihi nka tupunu inyi nile na njubiga-ókè nile nke ihe ọjọ, were-kwa-nu nwayọ nara okwu ahu nke akuworo nime unu dika n'ubi, nke puru izọputa nkpuru-obi-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 1

Echiche Jemes 1:21 na onodu