Jemes 1:26 IGBOB

26 Ọ buru na onye ọ bula nēchè na ya bu onye nēkpere Chineke, mb͕e ọ dighi-akwa ire nke ya nga, kama ọ nāghọ obi-ya aghughọ, okpukpe-Chineke nke onye a bu ihe-efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 1

Echiche Jemes 1:26 na onodu