Jemes 1:4 IGBOB

4 Ma ka ntachi-obi luzue ọlu-ya, ka unu we tozue okè dizu kwa nma, buru ndi ọ dighi ihe ọ bula fọduru nke unu nēnweghi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 1

Echiche Jemes 1:4 na onodu