Jemes 1:6 IGBOB

6 Ma ya riọ n'okwukwe, ghara inwe obi abua: n'ihi na onye nwere obi abua yiri ebili-miri nke oké osimiri mb͕e ifufe nēfeghari ya, anātuli kwa ya elu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 1

Echiche Jemes 1:6 na onodu