Jemes 2:6 IGBOB

6 Ma unu onwe-unu mere ob͕eye ahu ihe-ihere. Ǹdi-ọgaranya adighi-emeso unu dika ha bu ndi-nwe-unu? ọ̀ bughi kwa ha onwe-ha nādọkpuru unu ga ulo ikpé?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 2

Echiche Jemes 2:6 na onodu