9 ma ọ buru na unu ele madu anya n'iru, ọ bu nmehie ka unu nēme, n'ihi na iwu ahu nātu unu nmehie-unu n'anya dika ndi-njehie.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 2
Echiche Jemes 2:9 na onodu