14 Ma ọ buru na unu nwere ekworo di ilu na ikpa-iche-iche n'obi-unu, unu anyala isi, unu ekwu-kwa-la okwu-ugha megide ezi-okwu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 3
Echiche Jemes 3:14 na onodu