14 ma unu bu ndi nāmataghi ihe gēme echi. Ǹdu-unu bu gini? N'ihi na unu bu alulu, nke nāputa ìhè nwa oge, emesia ọ we pua n'anya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 4
Echiche Jemes 4:14 na onodu