3 Ọla-edo-unu na ọla-ọcha-unu ab͕awo nchara; nchara-ha gāburu kwa unu ihe-àmà, ọ gēripia kwa anu-aru-unu dika ọku. Unu kpadoro àkù-unu na mb͕e ikpe-azu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jemes 5
Echiche Jemes 5:3 na onodu