Jọn 1:14 IGBOB

14 Okwu ahu we ghọ anu-aru, bú madu, O we biri n'etiti ayi, (ayi kiri-kwa-ra otuto-Ya, bú otuto dika otù nwa-nwoke amuru nání ya nānata n'aka nna-ya), O juputara n'amara na ezi-okwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 1

Echiche Jọn 1:14 na onodu