31 Mu onwem amaghi kwa Ya; ma ka eme Ya ka Ọ puta ìhè nye Israel, n'ihi nka ka mu onwem biara nēji miri eme baptism.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 1
Echiche Jọn 1:31 na onodu