Jọn 1:42 IGBOB

42 O duru ya biakute Jisus. Jisus lere ya anya, si, Gi onwe-gi bu Saimon nwa Jọn: agākpọ gi onwe-gi Kifas (nke bu Pita, ma asugharia ya).

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 1

Echiche Jọn 1:42 na onodu