Jọn 1:51 IGBOB

51 Ọ si kwa ya, N'ezie, asim unu, Unu gāhu elu-igwe ka emegheworo ya, hu kwa ndi-mọ-ozi nke Chineke ka ha nārigo nārida kwa n'aru Nwa nke madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 1

Echiche Jọn 1:51 na onodu