Jọn 1:7 IGBOB

7 Onye ahu biara ib͕a àmà, ka o we b͕ara Ìhè ahu àmà, ka madu nile we site n'aka-ya kwere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 1

Echiche Jọn 1:7 na onodu