Jọn 10:18 IGBOB

18 Ọ dighi onye ọ bula nānapum ya, kama Mu onwem nātọb͕ọ ya n'Onwem. Enwerem ike itọb͕ọ ya, enwe-kwa-ram ike inara ya ọzọ. Ihe a enyere n'iwu ka M'natara n'aka Nnam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 10

Echiche Jọn 10:18 na onodu