Jọn 10:38 IGBOB

38 Ma ọ buru na aluam ha, ọbuná ma asi na unu ekweghi Mu onwem, nēkwerenu ọlum: ka unu we mara nāmagide kwa na Nnam di nimem, na Mu onwem di kwa nime Nnam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 10

Echiche Jọn 10:38 na onodu