Jọn 10:4 IGBOB

4 Mb͕e ọ bula ọ chupuru aturu nke aka ya nile, ọ nāga n'iru ha, aturu ahu nēso kwa ya: n'ihi na ha matara olu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 10

Echiche Jọn 10:4 na onodu