Jọn 10:9 IGBOB

9 Mu onwem bu ọnu-uzọ ahu: ọ buru na onye ọ bula esi na Mu ba, agāzọputa ya, ọ ganābata kwa nāpu kwa, nāhu kwa nri ọ gāta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 10

Echiche Jọn 10:9 na onodu