Jọn 11:33 IGBOB

33 Ya mere mb͕e Jisus huru ya ka ọ nākwa ákwá, na ndi-Ju ndi soro ya bia ka ha nākwa kwa ákwá, Ọ su udè nime mọ-Ya, me kwa ka obi lọ Ya miri,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 11

Echiche Jọn 11:33 na onodu