Jọn 11:39 IGBOB

39 Jisus si, Wepunu nkume ahu. Mata, nwa-nne-nwanyi nke onye ahu nwuruwori, si Ya, Onye-nwe-ayi, ọ nēsì ísì ub͕u a: n'ihi na nka mere ya ubọchi anọ ọ nwuru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 11

Echiche Jọn 11:39 na onodu